Mark 5:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ ọjọọ ndị a rịọrọ Jisọs sị, “Biko, ziga anyị nꞌime igwe ezi a.”
Igbo 2006
Ha we riọ Ya, si, Ziga ayi nime ìgwè ezì ahu, ka ayi we ba nime ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ọjọọ ndị a rịọrọ ya sị, “Biko ziga anyị nʼetiti igwe ezi ndị a, ma hapụ anyị ka anyị banye nʼime ha.”