Mark 5:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị nọ na-elekọta igwe ezi ahụ gbaara ọsọ laa nꞌime obodo, kọsaa akụkọ ihe Jisọs mere nꞌobodo nile dị ebe ahụ gburugburu. Nꞌihi nke a ọtụtụ mmadụ pụtara ilere ihe mere.
Igbo 2006
Ndi nāzù ha we b͕alaga, kọsa ya n'obodo ahu na n'ubi. Ha we bia ihu ihe ọ bu, bú nke emereri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-elekọta igwe ezi ahụ gbaara ọsọ laa, kọsaa ihe mere nʼime obodo nakwa nʼala ahụ niile. Nʼihi nke a, ọtụtụ mmadụ pụtara ilere ihe mere.