Mark 5:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha pụtara, ha hụrụ Jisọs. Ha hụkwara nwoke ahụ Jisọs sitere nꞌime ya chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ. O yi uwe, nọdụ ala dị ka onye isi zuru oke.
Igbo 2006
Ha we biakute Jisus, le onye ahu ndi-mọ ọjọ ji ka ọ nọduru ala, yiri uwe, uche-ya zu-kwa-ra okè, bú onye nwere legion ahu: ha we tua egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha bịakwutere Jisọs, hụ nwoke ahụ nke igwe mmụọ ọjọọ bibu nʼime ya. O yi uwe, nọdụ ala, bụrụkwa onye uche ya zuruoke; egwu jidere ha.