Mark 5:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi ya, ndị mmadụ ahụ bidoro ịrịọ Jisọs ka ọ pụọra ha nꞌala ha, gaa ebe ọzọ.
Igbo 2006
Ha we malite iriọ Ya ka Ọ pua n'ókè-ala-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha bidoro ịrịọ Jisọs ka ọ pụọra ha nʼakụkụ ala ha.