Mark 5:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi ya, Jisọs banyekwara nꞌime ụgbọ mmiri. Ma nwoke ahụ Jisọs si nꞌime ya chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ rịọrọ Jisọs ka o soro ha.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nābà nime ub͕ọ, onye ahu ndi-mọ ọjọ jiri na mbu we riọ Ya ka ya na Ya biri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ọ na-achọ ịbanye nʼime ụgbọ, nwoke ahụ mmụọ ọjọọ ndị ahụ bibu nʼime ya rịọrọ ya ka o soro ha.