Mark 5:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs sịrị ya, “É, è, kama laghachikwuru ndị ezinụlọ gị na ndị enyi gị, kọọrọ ha ihe ọma Chineke meere gị. Na otu Chineke siri meere gị ebere.”
Igbo 2006
Ma O kweghi ya, kama Ọ si ya, La n'ulo-gi, lakuru ndi nke gi, kọrọ ha ihe nile, ka ha ra, bú nke Onye-nwe-ayí meworo gi, na otú O mere gi ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs ekweghị, kama ọ sịrị ya, “Laa nʼụlọ, lakwuru ndị enyi gị, kọọrọ ha ihe ọma Onyenwe anyị meere gị, na otu o si meere gị ebere.”