Mark 5:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ hapụrụ ha laa. O sitere nꞌobodo iri ahụ, bụ Dekapolis, na-akọ akụkọ ihe Jisọs meere ya. Ndị nile nụkwara okwu ya ka akụkọ ahụ juru anya nke ukwuu.
Igbo 2006
O we je, malite ikwusa na Dekapọlis ihe Jisus mere ya, ka ha ra: o we ju madu nile anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, o si nʼebe ahụ pụọ, malitekwa ịkọsa nʼime mpaghara Dekapọlịs ihe ọma Jisọs meere ya. Ihe a juru mmadụ niile anya.