Mark 5:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu onyeisi ụlọ ekpere ndị Juu aha ya bụ Jairọs bịara daa nꞌala nꞌihu ya.
Igbo 2006
Otù nime ndi-isi ulo-nzukọ, aha-ya bu Jeairọs, we bia; mb͕e ọ huru Ya, o we da n'ala n'ukwu-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu nʼime ndịisi ụlọ ekpere nke aha ya bụ Jairọs bịara, mgbe ọ hụrụ ya, ọ dara nʼala nʼụkwụ ya,