Mark 5:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ rịọsịrị Jisọs arịrịọ ike sị ya, “Biko, ada m nwanyị nọ ugbu a nꞌọnụ ọnwụ bịa ngwangwa ka i metụ ya aka ka ọ dịkwa ndụ.”
Igbo 2006
we riọsie Ya ike, si, Nwam nwanyi ntà nānwunyu anya: ariọm I ka I bia bikwasi ya aka-Gi abua, ka ewe zọputa ya, o we di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
rịọsie ya arịrịọ ike sị, “Ada m nwanyị nke nta nọ nʼọnụ ọnwụ ugbu a. Biko, bịa ka ị bikwasị ya aka gị ka agwọ ya, ka ọ dịkwa ndụ.”