Mark 5:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌime igwe mmadụ ahụ otu nwanyị nọ ya onye nọrọrị nꞌọrịa afọ iri na abụọ. Ọrịa ya bụ oruru ọbara nke na-adịghị akwụsị akwụsị.
Igbo 2006
Otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu nwanyị nọkwa nʼebe ahụ, onye nọrịị na-arịa ọrịa oruru ọbara afọ iri na abụọ.