Mark 5:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ezie na ọtụtụ ndị dibia agbalịala inyere ya aka ma o nweghị onye ọ bụla nwere ike gwọọ ya. O mefuokwala ego nile o nwere maka ịgwọ onwe ya.
Igbo 2006
nke hu-kwa-rari ọtutu ahuhu n'aka ọtutu dibia, mefusia ihe nile o nwere, ma ọ baghi ya urù ọ bula, kama ọ jọkaria ya njọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ taala ahụhụ dị ukwuu nʼaka ndị dibịa, mefukwaa ihe niile o nwere. Ma kama ọrịa ya ịdị mma, ọ na-aga nʼihu ịdị njọ.