Mark 5:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ nụrụ akụkọ ọrụ nile Jisọs na-arụ, o sooro igwe mmadụ ahụ, site nꞌetiti ha bịaruo nso nꞌazụ Jisọs, metụ uwe ya aka.
Igbo 2006
ebe ọ nuru ihe nile banyere Jisus, o we bia n'azu Ya n'etiti ìgwè madu ahu, we metu uwe-Ya aka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ nụrụla akụkọ banyere Jisọs, o sooro igwe mmadụ ndị ahụ, sitere nʼazụ metụ uwe ya aka.