Mark 5:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe nile mekwara dị ka nwanyị a si chee ya nꞌobi ya. Nꞌihi na mgbe o metụrụ Jisọs aka ọbara ahụ kwụsịrị ịgba. Ọ matakwara na ahụ adịla ya mma.
Igbo 2006
Ngwa ngwa isi ọbara-ya kọsia; o we mara n'aru-ya na emere ya ka aru di ya ike n'ajọ ọria ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa oruru ọbara ya kwụsịrị. Ọ matakwara nʼime onwe ya na ya enwerela onwe ya site nʼọrịa ya.