Mark 5:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ogige ili ahụ bụ ebe o ji mere ebe obibi ya. Ọ bụkwa nwoke dị ike. Mmadụ ọ bụla enweghị ike iji, ọ bụladi eriri igwe kee ya agbụ.
Igbo 2006
nwoke ahu nwere ebe-obibi-ya n'ebe ahu anēlì ozu: ọ dighi kwa onye ọ bula puru ike ya ab͕u ọzọ, ọbuná ma ewere nkpọrọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke a bi nʼetiti ili ndị ahụ. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ ike ya agbụ, ọ bụladị iji eriri igwe kee ya.