Mark 5:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya gwara ya sị, “Lee na ọtụtụ mmadụ na-eso gị nꞌazụ, gịnị bụkwa uru ịjụ ajụjụ banyere onye metụrụ gị aka?”
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, I huwo ìgwè madu a ka ha nākpab͕u Gi, I nāsi kwa, Ònye meturum aka?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya sịrị, “Lee ọtụtụ igwe mmadụ gbara gị gburugburu, i sikwa aṅaa na-ajụ, ‘Onye metụrụ uwe m aka?’ ”