Mark 5:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụjọ tụrụ nwanyị ahụ. Ọ nọkwa na-ama jijiji. Ma ebe ọ maara na e sitela nꞌaka ahụ o metụrụ Jisọs gwọọ ya, ọ bịakwutere Jisọs daa nꞌala nꞌụkwụ ya kọọrọ ya ihe nile dị ka o siri mee.
Igbo 2006
Ma nwanyi ahu, ebe ọ matara ihe emere ya-ri, ọ tua egwu, ma kwa jijiji, bia da n'iru Ya, gwa Ya ezi-okwu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwanyị ahụ, ebe ọ matara ihe mere nʼahụ ya, bịara nʼegwu nʼịma jijiji daa nʼụkwụ ya, gwa ya eziokwu niile.