Mark 5:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs nyere iwu ka onye ọ bụla kwụsị iso ya gaa nꞌụlọ ahụ. Ma ọ kpọọrọ Pita, na Jemes, na Jọn.
Igbo 2006
O kweghi kwa onye ọ bula so Ya je, ma-ọbughi Pita, na Jemes, na Jọn nwa-nne Jemes.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kweghị ka onye ọbụla ọzọ soro ya ma ọ bụghị Pita, na Jemis na Jọn nwanne Jemis.