Mark 5:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha bịarutere nꞌụlọ ahụ, Jisọs hụrụ na ebelebe egbuola. Ndị mmadụ nọ na-akwa akwa, na-etikwa mkpu akwa.
Igbo 2006
Ha we bia ulo onye-isi ulo-nzukọ ahu; O we hu ùzù, na ọtutu madu ka ha nākwa ákwá nēti kwa nkpu nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịarutere nʼụlọ onyendu ụlọ ekpere ahụ, ọ nụrụ ụzụ hụkwa ọtụtụ mmadụ ka ha nọ na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa.