Mark 5:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs banyere nꞌụlọ ahụ jụọ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa? Nwanta nwanyị a anwụghị anwụ, ọ na-arahụ ụra!”
Igbo 2006
Mb͕e Ọ batasiri, O we si ha, Gini mere unu nātu ùzù, nākwa kwa ákwá? nwatakiri ahu anwughi anwu, kama ọ nāraru ura.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ batara, ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa? Nwatakịrị a anwụghị anwụ, ọ na-arahụ ụra!”