Mark 5:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, ndị nọ nꞌebe ahụ bidoro iji Jisọs ime ihe ọchị. Nꞌihi ya Jisọs chụpụrụ ha site nꞌụlọ ahụ. Ọ kpọọrọ nne na nna nwanta ahụ na Pita na Jemes na Jọn banye nꞌime ụlọ ahụ ebe nwanta ahụ dina.
Igbo 2006
Ha we chìa Ya ọchì. Ma mb͕e Ọ chupusiri ha nile, Ọ kuru nna nwatakiri ahu na nne-ya na ndi Ya na ha yikọ, we ba n'ebe nwatakiri ahu di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha chịrị ya ọchị. Mgbe ọ chụpụsịrị ha niile nʼezi, ọ kpọọrọ nne na nna nwantakịrị ahụ, na ndị ya na ha so, banye nʼime ụlọ ebe nwantakịrị ahụ dina.