Mark 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs nọ nꞌebe dị anya, nwoke ahụ hụrụ ya gbara ọsọ bịa daa nꞌụkwụ ya,
Igbo 2006
Mb͕e ọ huru Jisus n'ebe di anya, o we b͕a ọsọ, kpọ isi ala nye Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o sitere nʼebe dị anya hụ Jisọs, ọ gbaara ọsọ gaa gbuo ikpere nʼihu ya.