Mark 5:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
na-eti mkpu na-asị, “Gịnị ka ị chọrọ iji m mee, Jisọs, Ọkpara Chineke dị elu? Eji m aha Chineke na-arịọ gị, biko atala m ahụhụ dị ukwuu.”
Igbo 2006
mb͕e o tisiri nkpu n'oké olu, o we si, Gini ka mu na Gi nwekọrọ, Jisus, Ọkpara Chineke Nke kachasi ihe nile elu? Ewerem Chineke b͕a Gi iyi, emekpalam aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O tiri mkpu nʼoke olu sị, “Gịnị ka mụ na gị nwekọrọ, Jisọs, Ọkpara Chineke Onye kachasị ihe niile elu? Eji m aha Chineke na-arịọ gị, biko, atala m ahụhụ.”