Mark 5:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ mmụọ ọjọọ ahụ ajụjụ sị, “Gịnị bụ aha gị?” Mmụọ ọjọọ ahụ zara sị, “Aha m bụ igwe, nꞌihi na anyị dị ọtụtụ.”
Igbo 2006
O we jua ya, Òle aha-gi? Ọ si Ya, Aham bu Legion; n'ihi na ayi di ọtutu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Jisọs jụrụ ya sị, “Gịnị bụ aha gị?” Mmụọ ọjọọ ahụ zaghachiri ya sị, “Aha m bụ Lijiọn, nʼihi na anyị dị ọtụtụ.”