Mark 6:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs sitere nꞌebe ahụ pụọ laghachi nꞌobodo nke a mụrụ ya, bụ Nazaret. Ndị na-eso ụzọ ya sooro ya gaa.
Igbo 2006
O we si n'ebe ahu pua; O we bia n'ala nke aka Ya; ndi nēso uzọ-Ya so kwa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sitere nʼebe ahụ pụọ laghachi nʼobodo nke a mụrụ ya. Ndị na-eso ụzọ ya sooro ya gaa.