Mark 6:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Mgbe ọ bụla unu batara nꞌobodo ọ bụla nọdụnụ nꞌime ụlọ a nabatara unu tutuu ruo mgbe unu si nꞌobodo ahụ pụọ.
Igbo 2006
O we si ha, Ebe ọ bula unu gābà n'ulo, nọgide n'ulo ahu rue mb͕e unu putara n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọbụla unu banyere nʼụlọ ọbụla, nọgidenụ nʼebe ahụ ruo mgbe unu hapụrụ obodo ahụ.