Mark 6:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha chụpụrụ ọtụtụ mmụọ ọjọọ, wụkwasịkwa ndị ahụ na-esighị ike mmanụ olivu, gwọọ ha.
Igbo 2006
Ha nāchupu kwa ọtutu mọ ọjọ, were kwa manu olive te ọtutu ndi-nriaria, we me ka aru di ha ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chụpụrụ ọtụtụ mmụọ ọjọọ, teekwa ọtụtụ ndị ahụ na-esighị ike mmanụ, gwọọ ha.