Mark 6:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ụfọdụ sịrị, “Jisọs bụ Ịlaịja onye amụma ukwu nke mgbe ochie ahụ.” Ndị ọzọ sịkwara, “Jisọs bụ onye amụma ọhụrụ, dị ka ndị amụma nke mgbe ochie ahụ.”
Igbo 2006
Ma ndi ọzọ si, Ọ bu Elaija. Ndi ọzọ si kwa, Ọ bu onye-amuma, dika otù nime ndi-amuma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ọzọ na-asị, “Ọ bụ Ịlaịja.” Ma ndị ọzọkwa kwuru na ọ bụ onye amụma dị ka otu nʼime ndị amụma mgbe ochie.