Mark 6:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe Herọd nụrụ ihe banyere Jisọs, ọ sịrị, “Nwoke a ga-abụkwanụ Jọn omee baptizim, onye m bipụrụ isi. O sitela nꞌọnwụ bilie!”
Igbo 2006
Ma mb͕e Herod nuru ya, ọ si, Jọn, onye mu onwem bipuru isi-ya, emere onye ahu ka o si n'ọnwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe Herọd nụrụ nke a, ọ sịrị, “Jọn onye ahụ m bipụrụ isi, emeela ka ọ site nʼọnwụ bilie!”