Mark 6:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, Jọn kwuru okwu megide ihe ọjọọ ahụ Herọd mere. Ọ gwara Herọd sị, “O zighị ezi na ị ga-alụ nwụnye nwanne gị.”
Igbo 2006
N'ihi na Jọn nāsi Herod, O zighi gi ezi n'iwu inwe nwunye nwa-nna-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Jọn gwara Herọd sị, “Ọ bụghị ihe ziri ezi nʼiwu ka ị kpọrọ nwunye nwanne gị nwoke.”