Mark 6:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a obi jọrọ Herodịas njọ megide Jọn. Ọ chọkwara igbu Jọn nꞌihi okwu ahụ o kwuru. Ma Herọd ekweghị ka e gbuo Jọn.
Igbo 2006
Ma Herodias dobere ya iwe n'obi, ọ chọ-kwa-ra ib͕u ya; ma ọ pughi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya Herodịas bu iro nʼobi megide Jọn na-achọkwa ụzọ igbu ya, mana ọ pụghị ime nke a,