Mark 6:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, Herọd gwara ada ya nwanyị okwu sị ya, “Kpọọ ihe ọ bụla ị chọrọ aha, aga m enye gị ya. Ejikeere m inye gị ọ bụladị otu mpaghara nke ihe nile dị nꞌalaeze m.”
Igbo 2006
O we ṅuara ya iyi, si, Ihe ọ bula i gāriọm, m'gēnye gi ya, rue nkera nke ala-ezem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwere ya nkwa ṅụọkwa iyi sị, “Ihe ọbụla ị rịọrọ m aga m enye gị, ọ bụladị ọkara alaeze m.”