Mark 6:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwanta nwanyị ahụ gbaara ọsọ jekwuru nne ya jụọ ya sị, “Gịnị ka m ga-arịọ nna m ka o nye m?”
Igbo 2006
O we pua, si nne-ya, Gini ka m'gāriọrọ onwem? O we si, Isi Jọn onye nēme baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jekwuru nne ya jụọ ya sị, “Gịnị ka m ga-arịọ?” Ọ zara ya sị, “Isi Jọn omee baptizim.”