Mark 6:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O zipụrụ onye agha na-eche nche ka ọ gaa ngwangwa weta isi Jọn. Onye ahụ gara gbuo Jọn, bipu ya isi.
Igbo 2006
Ngwa ngwa eze we zipu onye-agha nēche nche, nye ya iwu ibaute isi-ya: o we je we bipu isi-ya n'ulo-nkpọrọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa o zipụrụ onye agha na-eche nche nye ya iwu ka ọ gaa bute isi Jọn. Ọ gara, bipụ isi Jọn nʼụlọ mkpọrọ,