Mark 6:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tinye isi ahụ nꞌime efere butere nwagbọghọ ahụ, onye naara ya bulaara nne ya.
Igbo 2006
we bute isi-ya n'ọkwa, nye ya nwa-ab͕ọghọ ntà ahu; nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we nye ya nne-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
tinye isi ahụ nʼime efere butere nwaagbọghọ ahụ onye nara ya bunye nne ya.