Mark 6:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ozi ahụ Jisọs zipụrụ lọghachiri. Ha gbara Jisọs gburugburu kọọrọ ya ihe nile ha mere, na ihe ha ziri ndị mmadụ.
Igbo 2006
Ndi-ozi Jisus we zukọ n'ebe Jisus nọ; ha we kọrọ Ya ihe nile, ka ihe ha mere ra, ka ihe ha ziri ra kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ozi Jisọs gbara ya gburugburu kọọrọ ya ihe niile ha mere, na ihe niile ha kuziri.