Mark 6:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọtụtụ mmadụ hụrụ ha mgbe ha na-apụ. Ebe ha maara ebe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya na-aga, ha sitere nꞌobodo nile dị ebe ahụ gburugburu gbara ọsọ site ụzọ ọzọ gbaruo ebe ahụ tupuu Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya abịaruo.
Igbo 2006
Ma ọtutu madu huru ha mb͕e ha nēje, ha mata-kwa-ra ha, we si n'obodo ahu nile b͕akọta n'ebe ahu n'ukwu ala, buru ha uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọtụtụ mmadụ ndị hụrụ ha mgbe ha na-apụ matara ha, sitekwara nʼobodo niile dị ebe ahụ gburugburu gbara ọsọ gbaruo ebe ahụ tupu ya na ndị na-eso ụzọ ya abịaruo.