Mark 6:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Zilaganụ ndị a ka ha gaa chọọrọ onwe ha ebe ha ga-azụta nri nꞌobodo ndị a dị anyị gburugburu.”
Igbo 2006
zilaga ha, ka ha we je n'ubi na obodo ntà nile buruburu, zuru onwe-ha ihe ha gēri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zilaga ndị a, ka ha gaa nʼobodo nta ndị dị gburugburu ebe a, zụtara onwe ha ihe ha ga-eri.”