Mark 6:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya okwu sị, “Chọọrọnụ ha ihe ha ga-eri.” Ndị na-eso ụzọ ya zara ya sị, “Esi aṅaa eme nke a? Ònye pụrụ ịzụ igwe mmadụ ha otu a nri? Ọ ga-efu oke ego inye ndị a nri!”
Igbo 2006
Ma Ọ zara, si ha, Unu onwe-unu nye ha ihe ka ha rie. Ha we si Ya, Àyi gēe izuta ob͕e achicha nke ọgu shilling iri, nye ha ka ha rie?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zara sị ha, “Nyenụ ha ihe ha ga-eri.” Ha sịrị ya, “Anyị ga-eje ịzụta ogbe achịcha nke narị denarị abụọ, iji nye ha ka ha rie?”