Mark 6:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs jụrụ ha sị, “Gịnị na gịnị ka unu nwere? Gaanụ chọpụta.” Ọ dịghị anya ha bịaghachiri gwa ya sị, “Anyị nwere nanị ogbe beredi ise na azụ abụọ!”
Igbo 2006
Ọ si ha, Òb͕e achicha ole ka unu nwere? jenu, le. Mb͕e ha mara, ha si, Ise, na azù abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ jụrụ ha sị, “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ chọpụta.” Mgbe ha chọpụtasịrị, ha sịrị, “Ogbe achịcha ise na azụ abụọ.”