Mark 6:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha gwa igwe mmadụ ahụ ka ha nọdụ ala.
Igbo 2006
O we gwa ha ka madu nile nọdu ala n'òtù di iche iche n'elu ahihia ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ o nyere ha iwu ka ha mee igwe mmadụ ahụ ka ha nọdụ ala nʼotu nʼotu nʼelu ahịhịa ndụ.
Recommended Reading