Mark 6:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa ndị ahụ nọdụrụ ala nꞌigwe nꞌigwe. Ihe ruru iri mmadụ ise nọdụkọrọ nꞌotu ebe, ebe ọzọ kwa ihe ruru narị mmadụ nọdụkọrọ. Otu a ka ha nile siri nọdụchaa.
Igbo 2006
Ha we nọdu ala n'ahiri di iche iche, ọgu ise ọgu ise, na ọgu abua na iri ọgu abua na iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha nọdụrụ ala, iri mmadụ ise nʼotu ebe, narị mmadụ nʼebe ọzọ.