Mark 6:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌabalị ahụ, mgbe ndị na-eso ụzọ ya nọ nꞌụgbọ mmiri, nꞌetiti osimiri ahụ, Jisọs nọrị nanị ya nꞌelu ala.
Igbo 2006
Mb͕e o ruru anyasi, ub͕ọ ahu we di n'etiti oké osimiri, nání Ya onwe-ya nọ kwa n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe uhuruchi bịara, ụgbọ mmiri ahụ nọ nʼetiti osimiri, ma naanị ya onwe ya nọ nʼelu ala.