Mark 6:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ rụghị ọrụ ịtụnanya ọ bụla nꞌebe ahụ. Ihe o mere bụ nanị ibikwasị mmadụ ole na ole ahụ na-esighị ike aka nꞌisi ma gwọọ ha.
Igbo 2006
Ọ pughi kwa ilu ọlu di ike ọ bula n'ebe ahu, ma-ọbughi na O bikwasiri ndi-nriaria ole-na-ole aka-Ya abua, we me ka aru di ha ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ rụghị ọrụ ebube ọbụla nʼebe ahụ. Ihe o mere bụ naanị ibikwasị mmadụ ole na ole ahụ na-esighị ike aka nʼisi gwọọ ha.