Mark 6:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ọ rigobatara nꞌime ụgbọ mmiri ahụ, soro ha nọdụ. Otu mgbe ahụ ikuku ahụ dara juu. Ihe ndị a jukwara ndị na-eso ụzọ ya anya nke ukwuu.
Igbo 2006
O we rigokuru ha n'ub͕ọ; ifufe we febìe: ibobo we nwubiga ha ókè n'aru ri nne n'onwe-ha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ọ rịgokwuru ha nʼime ụgbọ mmiri ahụ, otu mgbe ahụ ikuku ahụ dara juu. Ihe ndị a jukwara ha anya nke ukwuu.