Mark 6:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ha aghọtabeghị onye Jisọs bụ, ọ bụladị mgbe o nyesịrị puku mmadụ ise ahụ nri. Ha emegheghị obi ha ịnabata ihe nile anya ha hụrụ.
Igbo 2006
n'ihi na ha aghọtaghi ọlu ebube nke ob͕e achicha ise, kama emereri ka obi-ha me etili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi ha mechiri emechi nʼihi na ha aghọtaghị ihe banyere ọrụ ebube ogbe achịcha ndị ahụ.