Mark 6:53 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha ruru nꞌofe ọzọ nke osimiri ahụ, ọ bụ nꞌobodo Genasaret ka ha kwụsịrị, kenye ụgbọ mmiri ha nꞌosisi.
Igbo 2006
Mb͕e ha gabigasiri, ha bia rue ala rue Genesaret, tinye ub͕ọ-ha n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gafere nʼofe nke ọzọ, ha rutere nʼala Genesaret ebe ha kedoro ụgbọ ha.