Mark 6:54 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha pụtasịrị, ndị nọ nꞌebe ahụ matara onye Jisọs bụ.
Igbo 2006
Mb͕e ha putara n'ub͕ọ, ngwa ngwa ọra we mazu Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ngwangwa ha pụtara nʼụgbọ, ndị nọ nʼebe ahụ matara onye ọ bụ.