Mark 6:55 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha gbaara ọsọ gaa nꞌobodo nta nile dị ebe ahụ gburugburu, ịkọsa akụkọ na Jisọs alọtala. Ha bidoro ibutere Jisọs ndị ọrịa nꞌute.
Igbo 2006
we b͕aghari n'ala ahu dum, malite ibughari ndi aru nādighi nma n'ute-ha, n'ebe ha nuru na Ọ nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gbaara ọsọ gaa nʼobodo nta niile dị ebe ahụ gburugburu butere ya ndị ọrịa nʼute ebe ọbụla ha nụrụ na ọ nọ.