Mark 6:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “Unu ejila ihe ọ bụla mgbe unu na-aga njem a. Werenụ nanị mkpa nꞌaka unu. Unu ewerekwala nri ma ọ bụ akpa. Unu etinyekwala ego nꞌakpa unu.
Igbo 2006
O we nye ha iwu ka ha ghara iwere ihe ọ bula n'ije-ha, ma-ọbughi nání nkpa-n'aka; ka ha ghara iwere ob͕e achicha, ma-ọbu àkpà, ma-ọbu ego n'ihe-ọkiké-ha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bụ iwu o nyere: “Unu ewerekwala ihe ọbụla maka njem a, karịkwa mkpanaka. Unu ewela achịcha, maọbụ akpa, unu etinyela ego ọbụla nʼime belịt unu.