Mark 6:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Werenụ nanị akpụkpọ ụkwụ unu yi nꞌụkwụ unu. Unu ewekwala karịa otu uwe.
Igbo 2006
ma ka ha je nēyi akpukpọ-ukwu sandal: Ọ si ha, Unu eyi-kwa-la uwe-ime abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Yirinụ akpụkpọụkwụ unu, unu eyikwala karịa otu uwe.